Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 9:26 Bible Nso (IGBOB)

N'ezie ahuwom ọbara Nebot na ọbara umu-ya ndikom n'abali hnyahuru, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta; M'gākwughachi kwa gi n'òkè-ala-ubi nka, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta. Ma ub͕u a bulie ya, tubà ya n'òkè-ala-ubi ahu, dika okwu Jehova si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 9

Echiche 2. Ndi-Eze 9:26 na onodu