Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 9:17 Bible Nso (IGBOB)

Ma onye-nche nēguzo n'elu ulo-elu na Jezreel, ọ hu ìgwè ndi Jihu mb͕e ọ nābia, ọ si, Ìgwè madu ka m'nāhu. Jehoram we si, Were onye-inyinya, ziga izute ha, ya si kwa, Ùdo di kwa?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 9

Echiche 2. Ndi-Eze 9:17 na onodu