Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 8:9 Bible Nso (IGBOB)

Hazael we je izute ya, were onyinye-inata-iru-ọma n'aka-ya, bú ezi ihe nile nke Damaskọs, ibu ọgu camel abua gēbu, o we bia guzo n'iru ya, si, Nwa-gi, bú Ben-hedad eze Siria, ezìwom biakute gi, si, M'gādiri n'ọria nka?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 8

Echiche 2. Ndi-Eze 8:9 na onodu