Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 8:5 Bible Nso (IGBOB)

O rue na, mb͕e ya onwe-ya nākọrọ eze otú o mere ka onye nwuru anwu di ndu ọzọ, le, nwayi ahu, onye o mere ka nwa-ya nwoke di ndu ọzọ nētiku eze nkpu bayere ulo-ya, baye-kwa-ra ala-ya. Gihezi we si, Onye-nwem eze, nka bu nwayi ahu, nka bu kwa nwa-ya nwoke, onye Elaisha mere ka ọ di ndu ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 8

Echiche 2. Ndi-Eze 8:5 na onodu