Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 8:21 Bible Nso (IGBOB)

Joram we gabiga rue Zaia, ya na ub͕ọ-ala-ya nile: o rue na o biliri n'abali, tib͕ue Edom ndi nāb͕a ya buruburu, ha na ndi-isi ub͕ọ-ala: ndi ahu we b͕alaga n'ulo-ikwū-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 8

Echiche 2. Ndi-Eze 8:21 na onodu