Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 6:32 Bible Nso (IGBOB)

Ma Elaisha nānọdu n'ulo-ya, ndi-okenye nānọdu kwa n'ebe ọ nọ: eze we ziga otù nwoke site n'iru ya: ma tutu onye-ozi ahu abiakute ya, ya onwe-ya siri ndi-okenye, Ùnu ahuwo na nwa ob͕u-madu a ezitewo iwezuga isim? hunu, mb͕e onye-ozi ahu nābia, mechienu uzọ, were ibo-uzọ kwagide ya: òlu ukwu abua nke onye-nwe-ya adighi n'azu ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 6

Echiche 2. Ndi-Eze 6:32 na onodu