Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 6:17 Bible Nso (IGBOB)

Elaisha we kpe ekpere, si, Jehova, biko, saghe anya-ya abua, ka ọ we hu. Jehova we saghe anya nwa-okorọbia ahu; o we hu: ma, le, ugwu ahu juputara n'inyinya na ub͕ọ-ala ọku buruburu Elaisha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 6

Echiche 2. Ndi-Eze 6:17 na onodu