Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 6:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Umu ndi-amuma we si Elaisha, Biko, le, ebe ayi onwe-ayi nēbi n'iru gi adikara ayi nkpa.

2. Biko, ka ayi jerue Jọdan, si kwa n'ebe ahu were, nwoke ọ bula otù ntuhie, mere onwe-ayi otù ebe n'ebe ahu, ibiri n'ebe ahu. Ọ si, Jenu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 6