Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 4:27 Bible Nso (IGBOB)

O we biakute onye nke Chineke rue ugwu ahu, jide ya n'ukwu-ya abua. Gihezi we biarue nso inupu ya; ma onye nke Chineke siri, Ra ya aka: n'ihi na nkpuru-obi-ya di ilu nime ya; ma Jehova ezonariwom ya, O gosighkwam ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 4

Echiche 2. Ndi-Eze 4:27 na onodu