Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 3:17 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na otú a ka Jehova siri, Unu agaghi-ahu ifufe, unu agaghi-ahu kwa oké miri-ozuzo, ma ndagwurugwu ahu gējuputa na miri: unu gāṅu kwa, unu onwe-unu, na anu-ulo-unu, na anumanu-unu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 3

Echiche 2. Ndi-Eze 3:17 na onodu