Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 25:7 Bible Nso (IGBOB)

Ha we b͕ue umu-ndikom Zedekaia n'anya-ya, Nebukadneza me-kwa-ra ka Zedekaia kpue ìsì n'anya-ya abua, ha were kwa ihe-ọla eji ke ukwu ke ya ab͕u, ha we me ka ọ ba na Babilon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 25

Echiche 2. Ndi-Eze 25:7 na onodu