Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 25:27 Bible Nso (IGBOB)

O rue, n'arọ nke-orú-na-iri-na-asa nke emere ka Jehoiakin, bú eze Juda, je biri n'ala ọzọ, n'ọnwa nke-iri-na-abua, n'ubọchi nke-orú-na-asa nke ọnwa ahu, na Evil-merodak, bú eze Babilon, n'arọ ọ malitere ibu eze, o siri n'ulo-nkpọrọ welie isi Jehoiakin, bú eze Juda;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 25

Echiche 2. Ndi-Eze 25:27 na onodu