Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 25:23 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-isi nile nke usu-ndi-agha nile, ha onwe-ha na ndikom-ha, we nu na eze Babilon mere Gedalaia onye-nlekọta, ha we biakute Gedalaia rue Mizpa, bú Ishmael nwa Netanaia, na Johanan nwa Karca, na Seraia nwa Tanhumet onye Netofa, na Jaazanaia nwa onye Meakat, ha onwe-ha na ndikom-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 25

Echiche 2. Ndi-Eze 25:23 na onodu