Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 25:19 Bible Nso (IGBOB)

o si-kwa-ra n'obodo chiri otù onozi nke emeworo onye-nlekọta ndikom agha: na ndikom ise nime ndi nāhu iru eze, ndi achọtara n'obodo; na ode-akwukwọ, bú onye-isi usu-ndi-agha, onye nēme ka ndi ala ahu zukọta ibu agha; na ọgu ndikom atọ nime ndi ala ahu, ndi achọtaworo n'obodo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 25

Echiche 2. Ndi-Eze 25:19 na onodu