Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 23:8 Bible Nso (IGBOB)

O me-kwa-ra ka ndi-nchu-àjà nile si n'obodo Juda nile bia, o meru-kwa-ra ebe nile di elu ebe ndi-nchu-àjà surere ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, site na Geba rue Bia-sheba; ọ kwatu-kwa-ra ebe nile di elu nke ọnu-uzọ-ama nke di n'oghere ọnu-uzọ-ama Joshua, bú onye-isi obodo, nke di n'aka-ekpe madu n'ọnu-uzọ-ama obodo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 23

Echiche 2. Ndi-Eze 23:8 na onodu