Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 23:30 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-orù-ya we si na Megido buru ya nime ub͕ọ-ala mb͕e ọ nwuru anwu, ha we bubata ya na Jerusalem, lìe ya n'ílì-ya. Ndi ala ahu we kuru Jehoahaz nwa Josaia, te ya manu, me ya eze n'ọnọdu nna-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 23

Echiche 2. Ndi-Eze 23:30 na onodu