Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 23:24 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ kwa, ndi nāju mọ ihe, na ndi-dibia-afa, na teraphim, na arusi nile, na ihe-árú nile nke ahuru n'ala Juda, na nime Jerusalem, ndia ka Josaia tkpochapuru, ka o we me ka okwu nile nke iwu guzosie ike, bú nke edeworo n'akwukwọ nke Hilkaia, bú onye-nchu-àjà, chọtara n'ulo Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 23

Echiche 2. Ndi-Eze 23:24 na onodu