Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 23:15 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ kwa, ebe-ichu-àjà nke di na Bet-el, na ebe di elu nke Jeroboam nwa Nebat mere, bú onye mere ka Israel mehie, ọbuná ebe-ichu-àjà ahu na ebe ahu di elu ka ọ kwaturu; o sure ebe ahu di elu ọku, supia ya me ka ọ ghọ uzuzu, sure kwa Ashera ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 23

Echiche 2. Ndi-Eze 23:15 na onodu