Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 20:9 Bible Nso (IGBOB)

Aisaia we si, Nka gāburu gi ihe-iriba-ama sitere n'aka Jehova, na Jehova gēme ihe a nke O kwuru: onyinyo, ọ̀ gāga n'iru nzọ-ukwu ebe-nrigo iri, ma-ọbu la azu nzọ-ukwu ebe-nrigo iri?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 20

Echiche 2. Ndi-Eze 20:9 na onodu