Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 20:13 Bible Nso (IGBOB)

Hezekaia we ge ha nti, me ka ha hu ulo nile nke ihe-ya di oké ọnu-ahia, bú ọla-ọcha-ya, na ọla-edo-ya, na uda-ya di iche iche, na ezi manu-ya, na ulo ihe-agha-ya nile, na ihe nile nke achọtara n'àkù-ya nile: ọ dighi ihe di n'ulo-ya, ma-ọbu n'ala nile ọ nāchi, nke Hezekaia nēmeghi ka ha hu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 20

Echiche 2. Ndi-Eze 20:13 na onodu