Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 2:14 Bible Nso (IGBOB)

O we chiri uwe-nwuda Elaija, nke danariri ya, o we tie miri, si, Òle ebe Jehova nọ, bú Chineke Elaija? Ya onwe-ya kwa, o we tie miri, ewe kera ya otù uzọ ga n'otù akuku, otù uzọ ga n'akuku ọzọ; Elaisha we gabiga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 2

Echiche 2. Ndi-Eze 2:14 na onodu