Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 2:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma Elaisha nēle ya anya; ya onwe-ya nēti kwa nkpu, si, Nnam, nnam, ub͕ọ-ala Israel, na ndi-inyinya-ya! ma ọ hughi ya ọzọ: o we jide uwe nke aka ya, dọwa ha ibe abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 2

Echiche 2. Ndi-Eze 2:12 na onodu