Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 18:37 Bible Nso (IGBOB)

Elaiakim nwa Hilkaia, nke bu onye-isi ulo, na Shebna, bú ode-akwukwọ, na Joa nwa Esaf, bú onye-ncheta, we biakute Hezekaia, ha na uwe-ha dọwara adọwa, ha we gosi ya okwu nile nke Rabshake.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 18

Echiche 2. Ndi-Eze 18:37 na onodu