Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 18:26 Bible Nso (IGBOB)

Jehovah sirim, Rigo imegide ala nka, bilie ya. Elaiakim nwa Hilkaia, na Shebna, na Joa, we si Rabshake, Biko, gwa ndi orù-gi okwu n'asusu Siria; n'ihi na ayi onwe-ayi nānu ya: akpaye-kwa-la ayi uka n'asusu ndi-Ju, na nti ndi nọ n'elu mb͕idi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 18

Echiche 2. Ndi-Eze 18:26 na onodu