Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 18:21 Bible Nso (IGBOB)

Ub͕u a, le, i tukwasiworo onwe-gi obi n'aru nkpa-n'aka amì a piara apia, bú n'aru Ijipt, nke nwoke nādabere na ya, o we ba n'ọbu-aka-ya, dua ya: otú a ka Fero, bú eze Ijipt, di n'ebe ndi nile nātukwasi ya obi nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 18

Echiche 2. Ndi-Eze 18:21 na onodu