Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 17:34 Bible Nso (IGBOB)

Rue ta ndi ahu nēme dika ikpé mbu nile si di: ha adighi-atu egwu Jehova, ha adighi-eme kwa dika ukpuru nile ha si di, ma-ọbu dika ikpé-ha si di, ma-ọbu dika iwu si di, ma-ọbu dika ihe enyere n'iwu si di, nke Jehova nyere umu Jekob n'iwu, bú onye Ọ guru aha-ya Israel;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 17

Echiche 2. Ndi-Eze 17:34 na onodu