Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 17:17 Bible Nso (IGBOB)

Ha me-kwa-ra ka umu-ha ndikom na umu-ha ndinyom gabiga nime ọku, ha nāju kwa ase, nāb͕a afa, re onwe-ha ime ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, ikpasu Ya iwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 17

Echiche 2. Ndi-Eze 17:17 na onodu