Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 17:15 Bible Nso (IGBOB)

Ha we ju ukpuru-Ya nile, na ọb͕ub͕a-ndu-Ya nke Ya na ndi bu nna-ha b͕ara, na ihe-àmà-Ya nile nke Ọ b͕ara ha; ha we jeso ihe-efu, we ghọ ihe-efu, soro mba ọzọ ndi nọ ha buruburu, ndi Jehova nyere ha iwu bayere ha, ka ha ghara ime dika ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 17

Echiche 2. Ndi-Eze 17:15 na onodu