Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 17:13 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we b͕ara Israel àmà, b͕a-kwa-ra Juda, site n'aka onye-amuma ọ bula, na onye-ọhu-uzọ ọ bula, si, Sinu n'uzọ ọjọ nile unu laghachi, debe ihe nile M'nyere n'iwu, na ukpurum nile, dika iwu ahu nile si di nke M'nyere nna-unu-hà n'iwu, nke M'zite-kwa-ra unu n'aka ndi-orùm, bú ndi-amuma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 17

Echiche 2. Ndi-Eze 17:13 na onodu