Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 15:20 Bible Nso (IGBOB)

Menahem we naputa ego ahu n'aka Israel, bú n'aka ndi-dike n'àkù, inye eze Asiria, ọgu shekel ọla-ọcha abua na iri diri otù nwoke. Eze Asiria we laghachi, o guzoghi kwa n'ebe ahu n'ala ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 15

Echiche 2. Ndi-Eze 15:20 na onodu