Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 15:16 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu Menahem tib͕uru Tifsa na ndi nile nọ nime ya, na ókè-ala-ya nile, site na Tiaza: n'ihi na ha emegheghi ya uzọ, n'ihi ya ka o tib͕uru ya; ndinyom-ya nile ndi di ime, ọ b͕awara ha afọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 15

Echiche 2. Ndi-Eze 15:16 na onodu