Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 14:6 Bible Nso (IGBOB)

ma o meghi ka umu nke ndi-otib͕u-madu ahu nwua: dika nke edeworo n'akwukwọ iwu Moses si di, nke Jehova nyere n'iwu, si, Agaghi-eme ka ndi bu nna nwua n'ọnọdu umu-ha, agaghi-eme kwa ka umu nwua n'ọnọdu ndi bu nna-ha; kama onye ọ bula gānwu nime nmehie nke aka ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 14

Echiche 2. Ndi-Eze 14:6 na onodu