Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 14:25 Bible Nso (IGBOB)

Onye ahu weghachiri ókè-ala Israel site na nbata Hemat rue oké osimiri Araba, dika okwu Jehova, bú Chineke Israel, si di, nke O kwuru site n'aka Jona nwa Amitai, bú onye-amuma, nke sitere na Gat-hefa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 14

Echiche 2. Ndi-Eze 14:25 na onodu