Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 14:13 Bible Nso (IGBOB)

Jehoash, bú eze Israel, we jide Amazaia, bú eze Juda, nwa Jehoash nwa Ehazaia, nime Bet-shemesh, we biarue Jerusalem, tipue mb͕idi Jerusalem site n'ọnu-uzọ-ama Efraim rue ọnu-uzọ-ama nke nkuku, nnù cubit.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 14

Echiche 2. Ndi-Eze 14:13 na onodu