Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 13:25 Bible Nso (IGBOB)

Jehoash nwa Jehoahaz we naghachi n'aka Ben-hedad nwa Hazael obodo nile nke ọ nara n'aka Jehoahaz nna-ya n'agha. Ub͕ò atọ ka Joash tib͕uru ya, we weghachi obodo nile nke Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 13

Echiche 2. Ndi-Eze 13:25 na onodu