Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 13:21 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e ha nēli otù nwoke, le, ha huru usu ndi nāpunara madu ihe; ha we tubà nwoke ahu n'ílì Elaisha: nwoke ahu we da, metu ọkpukpu Elaisha aru, we di ndu, bilie guzo n'ukwu-ya abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 13

Echiche 2. Ndi-Eze 13:21 na onodu