Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 13:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma Elaisha nāria ọria nke ọria-ya ahu nke ọ nwuru nime ya: Joash, bú eze Israel, we ridakuru ya, kwa ákwá n'iru ya, si, Nnam, nnam, ub͕ọ-ala Israel, na ndi-inyinya-ya!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 13

Echiche 2. Ndi-Eze 13:14 na onodu