Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 11:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma n'arọ nke-asa Jehoiada zigara chita ndi-isi usu nile nke ọgu ndikom ise, ndi diri ndi-Karait, na ndi diri ndi-ọb͕a-ọsọ, o me ka ha bakute ya n'ulo Jehova; ya na ha we b͕a ndu, o me ka ha ṅua iyi n'ulo Jehova, o me kwa ka ha hu nwa eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 11

Echiche 2. Ndi-Eze 11:4 na onodu