Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 11:2 Bible Nso (IGBOB)

Ma Jehosheba, nwa-nwayi eze, bú Joram, nwa-nne-nwayi Ehazaia, were Joash nwa-nwoke Ehazaia, zupu ya n'etiti umu-ndikom eze ndi anēme ka ha nwua, o were ya na nwayi nēnye ya ara, tiye ha n'ime-ulo nke ihe-ndina; ha we zopu ya n'iru Atalaia, ewe ghara ime ka ọ nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 11

Echiche 2. Ndi-Eze 11:2 na onodu