Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 11:14 Bible Nso (IGBOB)

ọ hu, ma, le, eze nēguzo n'akuku ogidi, dika ikpé si di, ndi-isi na opì-ha di kwa n'akuku eze; ndi nile nke ala ahu ṅuri-kwa-ra ọṅu, fùa opì. Atalaia we dọwa uwe-ya nile, kpọ, si, Nkekọta imegide eze, nkekọta imegide eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 11

Echiche 2. Ndi-Eze 11:14 na onodu