Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 10:25 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e o surebìri àjà-nsure-ọku, na Jihu siri ndi-ọb͕a-ọsọ, si kwa ndi-isi-agha, Banu, tib͕ue ha; ekwela nwoke ọ bula pua. Ha we were ọnu mma-agha tib͕ue ha; ndi-ọb͕a-ọsọ na ndi-isi-agha tupuru ha n'èzí, jerue obodo ulo Beal.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 10

Echiche 2. Ndi-Eze 10:25 na onodu