Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 10:23 Bible Nso (IGBOB)

Jihu we ba, ya na Jehonadab nwa Rikab, n'ulo Beal; ọ si ndi nēfè Beal, Chọsienu ike, hu, ka otù nime ndi nēfè Jehova ghara idi n'ebe a n'etiti unu, kama ndi nēfè Beal, nání ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 10

Echiche 2. Ndi-Eze 10:23 na onodu