Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 10:21 Bible Nso (IGBOB)

Jihu we ziga ozi n'Israel nile: ndi nile nēfè Beal we bia, ọ dighi kwa nwoke ọ bula fọduru nke nābiaghi. Ha we ba n'ulo Beal; ulo Beal we juputa na madu site n'otù ọnu-uzọ rue ọnu-uzọ ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 10

Echiche 2. Ndi-Eze 10:21 na onodu