Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 10:19 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a, kpọnu ndi-amuma nile nke Beal, na ndi nile nēfè ya, na ndi-nchu-àjà-ya nile, ka ha biakutem; ka aghara ile anya nwoke ọ bula ma ahughi ya: n'ihi na enwerem àjà uku ichuru Beal; onye ọ bula elere anya ya ma ahughi ya, ọ gaghi-adi ndu. Ma Jihu mere ya n'aghughọ, ka o we me ka ndi nēfè Beal la n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 10

Echiche 2. Ndi-Eze 10:19 na onodu