Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 10:15 Bible Nso (IGBOB)

O si n'ebe ahu je, we huta Jehonadab nwa Rikab, ka ọ nābia izute ya: ọ gọzie ya, si ya, Obi-gi, ò ziri ezi, dika obim di n'ebe obi-gi di? Jehonadab we si, Otú a ka ọ di. Ọ buru na ọ di otú a, nyem aka-gi. O we nye ya aka-ya; o we me ka ọ rigo n'ub͕ọ-ala-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 10

Echiche 2. Ndi-Eze 10:15 na onodu