Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 1:9 Bible Nso (IGBOB)

O we zigara ya onye-isi ọgu ndi-agha abua na iri, ya na ọgu ndi-agha abua na iri ya. O we rigokuru ya: ma, le, ọ nānọdu n'elu ugwu. O we gwa ya okwu, si, Gi onye nke Chineke, Eze asiwo, Ridata.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 1

Echiche 2. Ndi-Eze 1:9 na onodu