Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 1:6 Bible Nso (IGBOB)

Ha si ya, Otù nwoke rigotara izute ayi, ọ si ayi, Jenu, laghachikuru eze nke zìri unu, gwa ya okwu, si, Otú a ka Jehova siri, Ọ̀ bu n'ihi na ọ dighi Chineke di n'Israel na gi onwe-gi nēziga iju Beal-zebub, bú chi Ekron, ase? n'ihi ya ihe-ndina ahu ebe i rigoworo, i gaghi-esi na ya rida, kama i ghaghi inwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 1

Echiche 2. Ndi-Eze 1:6 na onodu