Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 9:18 Bible Nso (IGBOB)

Oche-eze ahu nwere ihe-nrigo isi, na ihe-nb͕akwasi-ukwu eji ọla-edo me, ejikọrọ ha na oche-eze ahu, aka di kwa n'otù akuku na n'akuku nke-ọzọ n'elu ebe ọnọdu-ya, ọdum abua nēguzo kwa n'akuku aka ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 9

Echiche 2. Ihe Emere 9:18 na onodu