Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 8:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. O rue, n'ọgwugwu orú arọ, nke Solomon wuru ulo Jehova na ulo-ya nime ha,

2. na obodo nile nke Huram nyere Solomon, Solomon we wue ha, me ka umu Israel biri n'ebe ahu.

3. Solomon we jerue Hemat-zoba, were ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 8