Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 7:3 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel nile nēlekwasi kwa nrida ọku ahu anya, ya na ebube Jehova nke di n'elu ulo ahu; ha we ruru ala, kpuchie iru-ha n'ala n'elu pavement, kpọ isi ala, we kele Jehova, si, N'ihi na Ọ di nma; n'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 7

Echiche 2. Ihe Emere 7:3 na onodu